Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 36:5 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi nka ka Onye-nwe-ayi Jehova ji si otú a: N'ezie n'ọku nke ekworom ka M'kwuworo okwu megide mba nile fọduru, megide kwa Edom nile, ndi wereworo alam nye onwe-ha ibu ihe-nnweta n'ọṅù nke obi-ha nile, nime nlelì nke nkpuru-obi-ha, ka ha we chupu ya ka ọ ghọ ihe-nluta-n'agha:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 36

Echiche Ezikiel 36:5 na onodu