Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 36:23 Bible Nso (IGBOB)

M'gēdo kwa aha ukum nsọ, nke emere ka ọ ghara idi nsọ n'etiti mba nile, nke unu meworo ka ọ ghara idi nsọ n'etiti ha; mba nile gāma kwa na Mu onwem bu Jehova, (ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta), mb͕e agēdom nsọ nime unu n'anya-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 36

Echiche Ezikiel 36:23 na onodu