Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 35:6 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi nka, Mu onwem nādi ndu, (ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta), n'ezie nání ọbara ka M'gēme gi ka i ghọ, ọbara ganāchu kwa gi: ọ bu ezie na i kpọghi ọbara asì, ma ọbara gāchu gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 35

Echiche Ezikiel 35:6 na onodu