Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 33:6 Bible Nso (IGBOB)

Ma onye-nche ahu, mb͕e ọ gāhu mma-agha ahu ka ọ nābia, ma ọ fùghi opì-ike, ewe ghara idọ ndi-ya aka na nti, mma-agha ahu abia, wepu madu ọ bula n'etiti ha; onye ahu, n'ihi ajọ omume-ya ka ewepuworo ya, ma n'aka onye-nche ahu ka M'gājuta ọbara-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 33

Echiche Ezikiel 33:6 na onodu