Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 33:12 Bible Nso (IGBOB)

Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, si umu ndim, Ezi omume nke onye ezi omume agaghi-anaputa ya anaputa n'ubọchi njehie-ya; ọzọ, nmebi-iwu nke onye nēmebi iwu, ọ gaghi-asu ngọngọ nime ya n'ubọchi o si na nmebi-iwu-ya chigharia: ọzọ kwa, onye ezi omume apughi idi ndu nime ya n'ubọchi o mehiere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 33

Echiche Ezikiel 33:12 na onodu