Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 33:10 Bible Nso (IGBOB)

Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, si ulo Israel: Otú a ka unu nēkwu, si, N'ezie njehie nile ayi na nmehie nile ayi di n'isi-ayi, ọ bu kwa nime ha ka ayi onwe-ayi nāta aru; àyi gēsi kwa aṅa di ndu?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 33

Echiche Ezikiel 33:10 na onodu