Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 31:14 Bible Nso (IGBOB)

ka osisi nile nke miri we ghara idi elu n'ogologo-ha, ghara kwa itiye ọnu-ọnu-ha rue etiti alaka b͕ara ọhia, ka ndi-ha ndi di ike we ghara iguzo n'idi-elu-ha, bú ndi nile nāṅu miri: n'ihi na ha nile ka ewereworo nye ọnwu, ijeru ala di n'okpuru uwa, n'etiti umu nke madu, ijekuru ndi nārida n'olùlù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 31

Echiche Ezikiel 31:14 na onodu