Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 31:12 Bible Nso (IGBOB)

Ndi ala ọzọ, bú ndi kariri mba nile n'ime ka madu ma jijiji, we bipu ya, tusa ya: n'elu ugwu nile na nime ndagwurugwu nile ka alaka-ya daworo, ewe nyajie alaka-ya nile nke akwukwọ-ha kpuchiri ha n'ebe nile miri si erù nke ala-ya; ndi nile nke ala ahu esiwo kwa na ǹdò-ya rida, ha we tusa ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 31

Echiche Ezikiel 31:12 na onodu