Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 30:6 Bible Nso (IGBOB)

Otú a ka Jehova siri: Ndi nākwagide Ijipt gāda kwa, npako nke ike-ya gārida kwa: site na Migdol rue Sevene, ọ bu site na mma-agha ka ha gāda nime ya; ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 30

Echiche Ezikiel 30:6 na onodu