Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 3:18 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e M'nāsi onye nēmebi iwu, I ghaghi inwu; ma i dọghi ya aka na nti, i kwughi kwa okwu idọ onye nēmebi iwu aka na nti ka o si n'uzọ nmebi-iwu ya puta, ime ka ọ di ndu; onye ahu nke nēmebi iwu gānwu n'ajọ omume-ya; ma n'aka-gi ka M'gājuta ọbara-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 3

Echiche Ezikiel 3:18 na onodu