Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 25:3 Bible Nso (IGBOB)

si umu Amon, Nurunu okwu nke Onye-nwe-ayi Jehova; Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: N'ihi na i siri, Ehe, megide ebe nsọm, mb͕e emere ya ka ọ ghara idi nsọ; na imegide ala Israel, mb͕e ọ tọb͕ọrọ n'efu; na imegide ulo Juda, mb͕e ha gara ije biri n'ala ọzọ:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 25

Echiche Ezikiel 25:3 na onodu