Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 2:6 Bible Nso (IGBOB)

Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, atula egwu ha, atu-kwa-la egwu okwu nile ha, asi na ogwu na uke di n'ebe i nọ, asi kwa na ọ bu n'etiti akpi ka i bi: atula egwu okwu nile ha, atu-kwa-la ujọ iru-ha, n'ihi na ulo nnupu-isi ka ha bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 2

Echiche Ezikiel 2:6 na onodu