Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 16:53 Bible Nso (IGBOB)

M'gēme kwa ka ndọta-n'agha-ha chigharia, bú ndọta-n'agha nke Sọdọm na umu-ya ndinyom, na ndọta-n'agha nke Sameria na umu-ya ndinyom, na ndọta-n'agha nke ndi-gi adọtara n'agha n'etiti ha:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 16

Echiche Ezikiel 16:53 na onodu