Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 16:48 Bible Nso (IGBOB)

Mu onwem nādi ndu, (ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta), Sọdọm, bú nwa-nne-gi nwanyi, emeghi, ya onwe-ya ma-ọbu umu-ya ndinyom, otú i meworo, gi onwe-gi na umu-gi ndinyom.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 16

Echiche Ezikiel 16:48 na onodu