Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 16:46 Bible Nso (IGBOB)

Nwa-nne-gi nwanyi nke-okenye bu Sameria, nke bi n'aka-ekpe-gi, ya onwe-ya na umu-ya ndinyom: nwa-nne-gi nwanyi nke-ntà, nke bi n'aka-nri-gi, bu Sọdọm na umu-ya ndinyom.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 16

Echiche Ezikiel 16:46 na onodu