Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 16:43 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na i chetaghi ubọchi nile nke mb͕e i di na nwata, i we mekpam aru n'ihe ndia nile; n'ihi ya, le, Mu onwem gētiyekwasi kwa uzọ-gi n'isi-gi, (ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta): ì meghi kwa ajọ ihe-nzube a tukwasi n'ihe-árú-gi nile?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 16

Echiche Ezikiel 16:43 na onodu