Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 13:18 Bible Nso (IGBOB)

si, Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Ahuhu diri ndinyom ndi nādukọta ohiri-isi n'elu nkwonkwo-aka nile, ndi nēme kwa ákwà-nb͕okwasi nye isi onye ọ bula ka ogologo-ya ra ichu ntá nkpuru-obi madu! ọ̀ bu nkpuru-obi nile nke ndim ka unu gāchu ntá, me kwa ka nkpuru-obi unu nwere di ndu?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 13

Echiche Ezikiel 13:18 na onodu