Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 12:6 Bible Nso (IGBOB)

N'anya-ha ka i gēbu ya n'ubu-gi, n'ọchichiri ka i gēbupu ya; iru-gi ka i gēkpuchi, ka i we ghara ihu ala: n'ihi na ewereworo gi nye ulo Israel ka i buru ihe-ebube.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 12

Echiche Ezikiel 12:6 na onodu