Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 12:4 Bible Nso (IGBOB)

I gēbuputa kwa ihe-gi nile n'ehihie n'anya-ha, dika ihe nke ndi anēme ka ha je biri n'ala ọzọ: gi onwe-gi gāpu kwa n'anyasi n'anya-ha, dika ọpupu nke ndi anēme ka ha je biri n'ala ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 12

Echiche Ezikiel 12:4 na onodu