Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 12:12 Bible Nso (IGBOB)

Onye-isi ahu kwa nke nọ n'etiti ha, n'ubu-ya ka o gēbu ihe n'ọchichiri, we pua: mb͕idi ka ha gēgwupú isi na ya bupu ihe: iru-ya ka o gēkpuchi, n'ihi na ya onwe-ya agaghi-eji anya-ya hu ala ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 12

Echiche Ezikiel 12:12 na onodu