Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 11:16 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi nka si, Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Ebe M'meworo ka ha je n'ebe di anya n'etiti mba nile, ebe M'chusawo-kwa-ra ha n'ala nile, M'gāghọ-kwa-ra ha ebe nsọ nwa mb͕e ntà n'ala nile ebe ha bàworo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 11

Echiche Ezikiel 11:16 na onodu