Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 1:27 Bible Nso (IGBOB)

M'we hu ihe di ka ib͕u-maramara amber, ihe di ka ọku si di n'ile ya anya nke di nime ya buruburu, site n'ihe bu úkwù-ya n'ile ya anya we rigo elu; ọzọ, site n'ihe bu úkwù-ya n'ile ya anya we ridata ahurum ihe nke di ka ọku si di n'ile ya anya, onwunwu-ọku di-kwa-ra ya buruburu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 1

Echiche Ezikiel 1:27 na onodu