Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Esta 7:4 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi na erewo ayi, bú mu onwem na ndim, ikpochapu ayi, na ib͕u ayi, na ime ka ayi la n'iyì. Ma asi na erewo ayi ibu ndi-orù-ndikom na ibu ndinyom nēje ozi, m'gāb͕a nkiti, ọ bu ezie na onye-nkpab͕u agaghi-emezu n'ihe gēfunari eze.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Esta 7

Echiche Esta 7:4 na onodu