Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Emos 9:5 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bu kwa Onye-nwe-ayi, bú Jehova nke usu nile nke ndi-agha, bu Onye nēmetu ala, o we b͕aze, ndi nile ndi bi nime ya ewe rue újú; ọ gērujucha kwa dika osimiri Nail, we tacha, dika osimiri Nail nke Ijipt;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Emos 9

Echiche Emos 9:5 na onodu