Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Emos 9:14 Bible Nso (IGBOB)

M'gēme kwa ka ndim adọtara n'agha, bú Israel, lata, ha gēwu kwa obodo nile tọb͕ọrọ n'efu, biri nime ha; ha gāku kwa ubi-vine, ṅua manya-ha; ha gēme kwa ubi ab͕ara ogige, rie nkpuru-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Emos 9

Echiche Emos 9:14 na onodu