Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Emos 5:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Nurunu okwu a nke Mu onwem nēbuli n'isi unu ka ọ buru abù-ákwá, unu ulo Israel.

2. Nwa-ab͕ọghọ Israel nke nāmaghi nwoke adawo; ọ gaghi-ebili ọzọ: atusawo ya n'ala-ya; ọ dighi onye nēme ka o bilie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Emos 5