Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Emos 3:9 Bible Nso (IGBOB)

Menu ka anuru ya n'elu ulo-elu nile n'Ashdod, na n'elu ulo-elu nile n'ala Ijipt, si, Zukọtanu n'elu ugwu nile nke Sameria, hu ọb͕ub͕a-aghara di ọtutu nke di n'etiti ya, na nmeb͕u di iche iche nke di nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Emos 3

Echiche Emos 3:9 na onodu