Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Emos 2:4 Bible Nso (IGBOB)

Otú a ka Jehova siri: N'ihi njehie atọ nke Juda, e, n'ihi anọ, ka M'nāgaghi-eme ka ahuhu-ya laghachi azu; n'ihi na ha juworo iwu Jehova, ọ bu kwa ukpuru-Ya nile ka ha nēdebeghi, okwu-ugha-ha nile, nke ndi bu nna-ha jeroso, we dufue ha:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Emos 2

Echiche Emos 2:4 na onodu