Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Eklisiastis 8:5-7 Bible Nso (IGBOB)

5. Onye nēdebe ihe enyere n'iwu agaghi-ama ihe ọjọ; ọzọ, mb͕e na ikpé ka obi onye mara ihe nāmata.

6. N'ihi na ihe ọ bula anēme eme nwere mb͕e na ikpé; n'ihi na ọnọdu ọjọ madu riri nne n'aru ya:

7. n'ihi na ọ dighi-ama ihe gādi adi; n'ihi na ònye gēgosi ya otú ọ gādi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 8