Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Eklisiastis 8:17 Bible Nso (IGBOB)

m'we hu ọlu nile nke Chineke, na madu apughi ichọputa ọlu nke aluworo n'okpuru anyanwu: n'ihi na ọ buru na madu adọb͕u onwe-ya n'ọlu n'uzọ nile ichọ ya, ma ọ gaghi-achọputa ya; ọzọ kwa, ọ buru na onye mara ihe asi na ọ gāma ya, ọ pughi ichọputa ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 8

Echiche Eklisiastis 8:17 na onodu