Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Eklisiastis 8:15 Bible Nso (IGBOB)

Mu onwem we ja ọṅù, n'ihi na ọ dighi ezi ihe madu nwere n'okpuru anyanwu ma-ọbughi iri ihe, na iṅu ihe-ọṅuṅu, na iṅuri ọṅu: n'ihi na nke ahu gārapara n'aru-ya nime ndọb͕u ọ nādọb͕u onwe-ya n'ọlu ubọchi nile nke ndu-ya nke Chineke nyeworo ya n'okpuru anyanwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 8

Echiche Eklisiastis 8:15 na onodu