Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Eklisiastis 8:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Ònye di ka onye mara ihe? ònye nāma kwa akukọ-isi okwu? Amam-ihe madu nēnye iru-ya ìhè, ike nke iru-ya nāb͕anwe kwa.

2. Mu onwem nādu gi ọdu, Debe okwu-ọnu eze, ọbuná n'ihi ọṅuṅu-iyi Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 8