Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Eklisiastis 5:2 Bible Nso (IGBOB)

Ekwela ka ọnu-gi kwue okwu ọsọsọ, eme-kwa-la ka obi-gi me ngwa iweputa okwu n'iru Chineke; n'ihi na Chineke nọ n'elu-igwe, ma gi onwe-gi nọ n'elu-uwa: n'ihi nka me ka okwu-gi di ole-na-ole.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 5

Echiche Eklisiastis 5:2 na onodu