Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Eklisiastis 5:19 Bible Nso (IGBOB)

Ọzọ, madu ọ bula nke Chineke nyeworo àkù na ihe-nkpakọta, onye O mewo-kwa-ra ka o nwe ike iri nime ya, na ibūru òkè-ya, na iṅuri ọṅu nime ndọb͕u ọ nādọb͕u onwe-ya n'ọlu; nka bu onyinye Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 5

Echiche Eklisiastis 5:19 na onodu