Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Eklisiastis 5:11 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ezi ihe nāba uba, ndi nēri ya abawo kwa uba: òle ngazi ọ nāgaziri onye-nwe-ya, ma-ọbughi iji anya-ya abua hu ya?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 5

Echiche Eklisiastis 5:11 na onodu