Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Eklisiastis 4:11 Bible Nso (IGBOB)

Ọzọ, ọ buru na madu abua edinakọ, aru gēkpo kwa ha ọku: ma àru otù onye nke nání ya dina gēsi aṅa kpo ọku?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 4

Echiche Eklisiastis 4:11 na onodu