Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Eklisiastis 3:19 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ihe nādabàra umu madu, ihe nādabà-kwa-ra anumanu; ọbuná otù ihe ahu nādabàra ha: dika ọnwu nke anumanu si di, otú a ka ọnwu nke madu di; e, otù mọ ka ha nile nwere; ọ dighi kwa ọkaka madu nwere kari anumanu: n'ihi na ha nile bu ihe-efu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 3

Echiche Eklisiastis 3:19 na onodu