Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Eklisiastis 2:26 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ọ bu madu nke di nma n'iru Ya ka Chineke nyeworo amam-ihe, na ihe-ọmuma, na ọṅù: ma ọ bu onye-nmehie ka O nyeworo nweda-n'ala, ichikọta na ikpokọta, ka o we nye onye di nma n'iru Chineke ihe. Nka bu kwa ihe-efu na ichọ ijide ifufe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 2

Echiche Eklisiastis 2:26 na onodu