Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Deuteronomi 33:7 Bible Nso (IGBOB)

Nka bu kwa ngọzi nke Juda: ọ we si,Jehova, nu olu Juda,Me kwa ka ọ bakute ndi-ya:Aka-ya abua aluworo ya onwe-ya ọ̀gù;Onye-iye-aka megide ndi nākpab͕u ya ka I gābu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 33

Echiche Deuteronomi 33:7 na onodu