Ọ we kwue ihe bayere Gad, si,Onye agọziri agọzi ka Ọ bu, bú Onye nēme ka Gad sa mbara:Dika nne-ọdum ka ọ nēbi,Ọ nādọka kwa ogwe-aka, ya na opu-n'isi.