Ọ we si,Jehova siri na Sainai bia,Si kwa na Sia walitere ha;O siri n'ugwu Peran nwuputa,O si-kwa-ra na ndi nsọ anāpughi iguta ọnu bia:Ọku di n'aka-nri-Ya, bú iwu enyere ha.