O kwuru ihe bayere Benjamin, si,Onye Jehova huru n'anya gēbi na ntukwasi-obi n'akuku Ya;O nēkpuchi ya ogologo ubọchi nile,Ọ bu kwa n'etiti ubu-Ya abua ka o nēbi.