Cheta ubọchi nile nke mb͕e ebighi-ebi gara aga,Ghọta arọ nke ọtutu ọb͕ọ:Jua nna-gi, ọ gēgosi kwa gi;Jua ndi-okenye-gi, ha gāgwa kwa gi.