Mu nwe ọ́bọ̀ na nkwughachi,Na mb͕e ukwu-ha gāb͕uchapu:N'ihi na ubọchi nhuju-anya-ha di nso,Ihe nke ejikereworo ha nābia kwa ngwa ngwa.