O we si, Ka M'zopu irum n'ebe ha nọ,M'gāhu ihe gābu ikpe-azu-ha:N'ihi na ọb͕ọ nke nāb͕akuta azu ka ha bu,Umu ndi nēkwesighi okwukwe.