Ọ nēme ka ebe di elu nke uwa būru ya dika inyinya,Ọ we rie ihe-ọmume nke ubi;O me-kwa-ra ya ka ọ mia manu-aṅu site na nkume di elu,Na manu site n'oké nkume ọ́mú;