Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Deuteronomi 31:7 Bible Nso (IGBOB)

Moses we kpọ Joshua òkù, si ya n'anya Israel nile, Di ike, nwe kwa ume: n'ihi na gi onwe-gi gēsoro ndi nka ba n'ala ahu nke Jehova ṅuru ndi bu nna-ha iyi ínye ha; gi onwe-gi gēme kwa ka ha keta ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 31

Echiche Deuteronomi 31:7 na onodu