Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Deuteronomi 3:24 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nwe-ayi, Jehova, Gi onwe-gi amalitewo ime ka orù-Gi hu idi-uku-Gi, na aka-Gi di ike: n'ihi na òle chi di n'elu-igwe ma-ọbu n'uwa, nke nēme dika omume-Gi nile si di, na dika idi-ike-Gi nile si di?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 3

Echiche Deuteronomi 3:24 na onodu