Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Deuteronomi 3:18 Bible Nso (IGBOB)

M'we nye unu iwu na mb͕e ahu, si, Jehova, bú Chineke-unu, enyewo unu ala nka inweta ya: na njikere-agha ka unu gāgabiga n'iru umu-nne-unu, bú umu Israel, unu ndi-dìnkpà nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 3

Echiche Deuteronomi 3:18 na onodu