Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Deuteronomi 28:25 Bible Nso (IGBOB)

Jehova gēme ka etib͕ue gi n'iru ndi-iro-gi: n'otù uzọ ka i gāpukuru ha, ma n'uzọ asa ka i gāb͕alaga n'iru ha: i gāghọ-kwa-ra ala-eze nile nke uwa ihe-ntughari.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 28

Echiche Deuteronomi 28:25 na onodu